Eze mmuo by chinyere udoma lyrics
eze mmuo by chinyere udoma lyrics

Eze, eze ndi eze na ezo na okpuru ya odighi onye gi na ya na Achi eze X2
na elu igwe na elu uwa chukwu naani gi by okaaka
odighi onye gi na ya na achi eze X 2
choir
na elu igwe na elu uwa chukwu naani gi by okaaka
odighi onye gi na ya na achi eze X 2
Iloru ihe Lori enyi kpuru odum na onu ma turu ugo laa
odighi onye gi na ya na achi eze X 2
ibu oke mmuo , mmuo ndi ana atu egwu na atu egwu gi
odighi onye gi na ya na achi eze X 2
Ana egbu achara
mana gi bu oke achara ana eto oh
odighi onye gi na ya na achi eze X 2
Eze, eze ndi eze na ezo na okpuru ya
odighi onye gi na ya na Achi eze X2
Heaven and earth bow before you
sherubbin and sarafin bow before you
24 elders worship at your feet
odighi onye gi na ya na Achi eze X2